Ama ama amasị amasị - The Mysterious God
Chi – God
Chi na-ahụ n’ihe na-ahụ na nzuzo – The God that sees in the light, and in the dark
Chineke – God that creates
Chi nke Abraham – God of Abraham
Chukwu – Big God
Ekwu eme - The One who says, and does what He says
Mmalite – Beginning
Nkume nke ebighi ebi – The Rock of ages
Nna – Father
O bi n’igwe ọgọdọ ya na-akpụ n’ala - The One whose throne is in Heaven, and earth is His footstool
Ọgwụgwụ - Ending
O ji nkata kuru mmiri – The One who carries water in a basket
Oke mmiri na-egbu ogwe – The flood that creates gullies
Oke mmụọ - The great Spirit
O kwusịa ọ gwụ - The One who has the final say
Onye ikpeazụ - The Last
Onye mbụ - The First
Onye nwe m – My Lord
Onye ukwu – The Big one